Загрузка видео...
Не удалось загрузить видео
Proverb challenge with Marah
81,911 просмотров • 2 лет назад •via X (Twitter)
Комментарии: 10

Ndi Igbo si na obughi odudu amu na ewe ikpu iwe kama o bu ura akpa amu na ama ya

😂😂😂😂tochukwu! Hmm😂😂ilu nkea kpụ ọkụ n ọnụ😂

Lol..nice content...it's always difficult to remember the things you know, when you're under pressure

😂😂exactly

Anyuko mamiri onu ogba Ufufu Uka akpara akpa isi ka eji ekwe ya Agwa nti onughi egburu isi nti eso ya Ihe nwa aga di no Ana fu ,Nwata rigoro na nnukw osisi ogaghu afu ya Ka enyotecha ka mgbo ji atu enwe n’isi Nwata Bulie NNA ya Enu,ngwongwo na ngwongwo Ayochie ya Anya ✌️

Looool. Osi na ndi Igbo ana ekwuka. SMH.

Ọgọdọ ga-eru nwayi ebe oruru ibe ya Agadi nwanyi anaghi akanka n’egwu Ọ ma-agba Nwata bulie nna ya elu nyọnyọ na nyọ̀nyọ̀ awuchie ya anya Ejighi ụtụtụ ama njọ ahịa Ngwere hara ukwu osisi aka apkara ya

It's the fact that I had no idea what was going on here, but I found it cute.

Lovely content. Ndị Igbo a n'ekwuka no be small.

Ndi Igbo si na nwoke na anyụ amiri ji ihe n'aka. Otele si na, ọ bụrụ na ọ ma na ikpu ga na enwe ndi ọbia ri nne, ọ gaghị ekwe ka ha bụrụ agbata obi. Ka m jide ya ebea
